Skip Navigation

Cinema

O Dobramento do Embrião


 

3 semanas

Compre AgoraDe The Biology of Prenatal Development.

Roteiro: N’ime izu atọ na izu anọ, atumatụ nke ahụ mmadụ na - amalitekwa di ka ụbụrụ, ogidigi azụ, na mkpụrụobi nke ẹmbrayo, a na – amata ha n’enweghi nsogbu otu aka ahụkwa, ebe ihe na-ekochi ime akwa nwa dị.

Otito ọsịsọ na – ebute njikọ nke ẹmbrayo amarala na ọ di abadaba. Usoro dị otu a na etinyekọta mpaghara nkochi ime akwa nwa n’ime mgbochi nke sistem na - ahụ maka ogwugwa nri na akpụpụtakwa eze obi nakwa oghere dị n’afọ nke mmadụ na – etote etote.

IZU ANỌ

Todas as idades fizeram referência a fecundação, não ao último período menstrual.
 <  Anterior    Veja Instantâneos    Próximo  > 
O Dobramento do Embrião
O Dobramento do Embrião
O Dobramento do Embrião
O Dobramento do Embrião
Desenvolvimento do Coração
Desenvolvimento do Coração
O Embrião e o Saco Vitelino
O Embrião e o Saco Vitelino
Desenvolvimento Embrionário
Desenvolvimento Embrionário
Seções do cérebro
Seções do cérebro
Previous Set Previous Picture Next Set Next Picture