Skip Navigation

Cinema

DNA


 

Compre AgoraDe The Biology of Prenatal Development.

Roteiro: Kromozon iri anọ na isii nke zaigọtụ na - anọchite ihe pụrụ iche nke mbụ nke bụ njirimara agbụrụ zuru oke nke mmadụ ọhụrụ ahụ. Isi atụmaatụ a na - ebiri n’ime ntachiri ụmụ irighiri ihe gwọkọrọ agwọkọ nke ana - akpọ DNA. Ha na–ebu ndụmọdụ maka usoro otito nke ahụ niile.

Ụmụ irighi ihe a ana akpọ DNA yiri mbụbe ahikọrọ ahịkọ nke amara dịka heliks gbara mkpị. Ihe mebere ụkwụ mbube ndị a bụ ụmụ irighịri ihe ndị a gbara abụọ abụọ, ma ọ bụ ihe mgbakasi ukwu ana-akpọ Gwanine, sitosin, adenin, na tamin.

Gwanine na sitosin naanị na-agakọta, ebe adenin na tamin na - agakọtakwa.

Todas as idades fizeram referência a fecundação, não ao último período menstrual.
 <  Anterior    Veja Instantâneos    Próximo  > 
DNA
DNA
Da Terra ao Sol Ida e Volta
Da Terra ao Sol Ida e Volta
Fertilização 1
Fertilização 1
Fertilização 2
Fertilização 2
Divisão Celular
Divisão Celular
A Mórula e o Blastocisto
A Mórula e o Blastocisto
Previous Set Previous Picture Next Set Next Picture