Skip Navigation

Cinema

Camadas Germinativas e Formação de Órgãos


 

14 días

Compre AgoraDe The Biology of Prenatal Development.

Roteiro: Na rahụrahụ izu abụọ na ọkara, epiblastị ekeputala akwara atọ nwere ọrụ ha pụrụ iche, ma ọ bụ ngidịrigi izizi, ana - akpọ ektodamụ, endodamụ, na mesodamụ.

Ektodamụ na eweputa ọtụtụ akụkụ gunyere ụbụrụ, ọgidigi azụ, irighiri akwara, anụ ahụ, mbọ, na ntụtụ isi.

Endodamụ na - ekepụta usoro nke akụkụ okuku ume na akụkụ ogwugwa nri, na-ewepụtakwa ọke ogan ndị dị oke mkpa dị ka umeji n’ononukporokọ.

Mesodamụ na - akpụpụta mkpụrụobi, akịrị, ọkpụkpụ, katileji [ya bụ ịhe dị na ahụ mmadụdịka ọkpụkpụ ma na-anọkwa anọ], mọzụlụ, sel ọbara, na akụkụ ndị ọzọgasi.

Todas as idades fizeram referência a fecundação, não ao último período menstrual.
 <  Anterior       Próximo  > 
Desenvolvimento Humano
Desenvolvimento Humano
Coração e Sistema Circulatório
Coração e Sistema Circulatório
O Dobramento do Embrião
O Dobramento do Embrião
O Dobramento do Embrião
O Dobramento do Embrião
Desenvolvimento do Coração
Desenvolvimento do Coração
O Embrião e o Saco Vitelino
O Embrião e o Saco Vitelino
Previous Set Previous Picture Next Set Next Picture