CinemaO Dobramento do Embrião |
Compre AgoraDe The Biology of Prenatal Development. |
Roteiro: N’ime izu atọ na izu anọ, atumatụ nke ahụ mmadụ na - amalitekwa di ka ụbụrụ, ogidigi azụ, na mkpụrụobi nke ẹmbrayo, a na – amata ha n’enweghi nsogbu otu aka ahụkwa, ebe ihe na-ekochi ime akwa nwa dị. Otito ọsịsọ na – ebute njikọ nke ẹmbrayo amarala na ọ di abadaba. Usoro dị otu a na etinyekọta mpaghara nkochi ime akwa nwa n’ime mgbochi nke sistem na - ahụ maka ogwugwa nri na akpụpụtakwa eze obi nakwa oghere dị n’afọ nke mmadụ na – etote etote. IZU ANỌ |
Todas as idades fizeram referência a fecundação, não ao último período menstrual.
|
< Anterior | Veja Instantâneos | Próximo > |