CinemaO Período Fetal |
Compre AgoraDe The Biology of Prenatal Development. |
Roteiro: Site na ngwụcha izu asatọ ruo na ngwụcha afọime, “mmadụ nke na-akpụta akpụta ka ana-akpọ fitọs,” nke pụtara “nwa na-amụbeghị amụ” (ya bụ nwa ebu n’afọ). N’oge ana-akpọ oge nke fitọs (ya bụ oge ebu nwa n’afọ), anụ ahụ na–eto nke ukwu, akụkụ ahụ dị iche na–ebido rụwa ọrụ. |
Todas as idades fizeram referência a fecundação, não ao último período menstrual.
|
< Anterior | Veja Instantâneos | Próximo > |