CinemaFertilização até o Nascimento e Além |
| Compre AgoraDe The Biology of Prenatal Development. |
|
Roteiro: Site na njikọ spam nwoke na akwa nwanyi ruo n’ọmụmụ nwa ma ọ bụ karia oge ahụ, otito mmadụ na-agbanwe agbanwe na-agakwa n’ihu ma dikwa mgbagwojuanya. Ihe nchọpụta ohụụ gbasara usoro a togburu onwe ya. gosiri mmetụta dị mkpa na n’otito nwa ebu n’afọ na ahụike nke ndụ. Dika nghota anyi n’ihe gbasara mmalite otito mmadụ na abawanye, otu a ka ikikere anyi ikwalite ahụike na-abawanyekwa ma mgbe adị ime ma mgbe amụrụ nwa. |
|
Todas as idades fizeram referência a fecundação, não ao último período menstrual.
|
| < Anterior | Próximo > |
|
|




