CinemaCamadas Germinativas e Formação de Órgãos |
Compre AgoraDe The Biology of Prenatal Development. |
Roteiro: Na rahụrahụ izu abụọ na ọkara, epiblastị ekeputala akwara atọ nwere ọrụ ha pụrụ iche, ma ọ bụ ngidịrigi izizi, ana - akpọ ektodamụ, endodamụ, na mesodamụ. Ektodamụ na eweputa ọtụtụ akụkụ gunyere ụbụrụ, ọgidigi azụ, irighiri akwara, anụ ahụ, mbọ, na ntụtụ isi. Endodamụ na - ekepụta usoro nke akụkụ okuku ume na akụkụ ogwugwa nri, na-ewepụtakwa ọke ogan ndị dị oke mkpa dị ka umeji n’ononukporokọ. Mesodamụ na - akpụpụta mkpụrụobi, akịrị, ọkpụkpụ, katileji [ya bụ ịhe dị na ahụ mmadụdịka ọkpụkpụ ma na-anọkwa anọ], mọzụlụ, sel ọbara, na akụkụ ndị ọzọgasi. |
Todas as idades fizeram referência a fecundação, não ao último período menstrual.
|
< Anterior | Próximo > |