CinemaA Mórula e o Blastocisto |
Compre AgoraDe The Biology of Prenatal Development. |
Roteiro: Ebe ụbọchi atọ ruo ụbọchị anọ mbe mmekọta spam nwoke na akwa nwanyi gachara, nkerisi sel nke ẹmbrayo na – ewere oyiyi dị gburugburu, ẹmbrayo a ka ana - akpọ mọrụla. Abia n’ụbọchi anọ rụọ na nke ise oghere ga - akpụta n’ime ẹtiti sel nke a na n’ime ẹmbrayo ka ana – akpozi blastosist. Sel nọ n’ime blastosist ka ana - akpọ sel ukwu nke di n’ime na ewetakwa isi, ahụ, na akụkụ ndị ọzọ dị mkpa maka ntoputa mmadụ. |
Todas as idades fizeram referência a fecundação, não ao último período menstrual.
|
< Anterior | Veja Instantâneos | Próximo > |