| |
Capítulo 1 Introdução
|
| |
| Mmegharị ụda, usoro nke otu sel nge nke
akwa mmadụ chara acha
jiri bụrụ sel nari agụtaagụta nke
okenye nwere ike ịbụ
ịhe kachasi pụta ihie n’ụwa.
|
| Ndị nchọpụta amatala ugbu a
na ọtụtụ usoro ọrụ
nke ahụ okenye na-arụ
na-agba mkpọlọgwụ n’afọime -
ọtụtụ mgbe tupu ọmụmụnwa.
|
| Oge usoro otito tupu ọmụmụ nwa
ka aghọtara dika ọge nkwadebe
bụrụkwa ọge nke mmadụ na-eto eto
na- enweta ọtụtụ ndọkọ,
na mmụgharị nke ọtụtụ nka achọrọ
maka ịdịndu ma amụchaa nwa.
|
Capítulo 2 Terminologia
|
| Idiime na mmadụ na-anọrukarị
rahụrahụ izu iri atọ na asatọ
dịka esiri haa ya site n’oge njikọta
spam nke nwoke na akwa nke nwanyị,
ma ọ bụ site n’ọge ọtụtụime ruo n’ọmụmụ.
|
| N’izu asatọ nke mbụ na-esote njikọta
spam nke nwoke na akwa nke nwanyị,
mmadụ na amalite otuto izizi n’ụwa
ka ana akpọ “ẹmbrayo”,
nke pụtara “otito n’ime.”
Ọge a ana-akpọ ọge mmalite ọkpụkpụ,
bụ oge amara amara eji akpụpụta
ọtụtụ akụkụ ahụ ndị kachasi
mkpa n’ahụ mmadụ.
|
| Site na ngwụcha izu asatọ
ruo na ngwụcha afọime,
“mmadụ nke na-akpụta akpụta
ka ana-akpọ fitọs,”
nke pụtara “nwa na-amụbeghị amụ”
(ya bụ nwa ebu n’afọ).
N’oge ana-akpọ oge nke fitọs
(ya bụ oge ebu nwa n’afọ),
anụ ahụ na–eto nke ukwu,
akụkụ ahụ dị iche na–ebido rụwa ọrụ.
|
| Ọge ọkpụkpụ na oge fitọs n’ile di n’ime
ihe ọmụmụa
n’ekwu maka oge kemgbe njikọ
spam nwoke na akwa nwanyị.
|