| |
Desenvolvimento Embrionário: 6 a 8 Semanas
Capítulo 20 6 Semanas: Movimento e Sensação
|
| |
| N’izu isii akuku ụbụrụ nke
ammamihe na-etolite
N’uzọ ahaghị ịha, karịa akụkụ
ụbụrụ ndị ọzọ.
Embrayo ahụ ebido ịmmegharị
ahụ n’eyighi eyi
nakwa ịmmeghari ahụ nke na-emetuta ya.
Udị mmeghari ahụ a na-adị mkpa
iji kwalite ezigbo otito nke ụmụ irighiri
akwara jikọtara ime ahụ.
|
| Imetụ aka n’akụkụ ebe ọnụ dị
na-eme ka embrayo
sere isi ya ozigbo.
|
Capítulo 21 A Orelha Externa e a Formação de Célula Sanguínea
|
| |
| Nti nke ana-ahụ anya
amalitele iwere ọdịdị ya.
|
| N’izu isii,
Ọkpụkpụ sel nke ọbara ebidola ịpụta
N’ime umeji
ebe limfosaiti ewerela ọnọdụ.
Udị sel ọbara ọcha a
bụ ihe dị oke mkpa n’otito nke sistem
na-egbochi oria dị iche iche.
|
Capítulo 22 O Diafragma e os Intestinos
|
| Daiafram,
bụ ihe mbụ dị mkpa eji eku ume,
ka ana akpụtakarị n’izu isii.
|
| Otu akụkụ eriri afọ ga-aputagodi
n’ime eriri nwa.
usoro a,
ana akpọ fisiọlọgikal henieshionụ,
na-emeghere ọgan ndi ọzọ
na-etoputa n’ime afọ ụzọ.
|
Capítulo 23 Placas da Mão e Ondas Cerebrais
|
| |
| N’izu isii ọbaaka ebido sawa abadaba.
|
| Ụbụrụ echiche anọdulari kemgbe
izu isii na mkpụrụ ụbọchị abụọ.
|
Capítulo 24 Formação do Mamilo
|
| |
| Ọnuara ebido pụpụtawa
n’akụkụ ahụ
nwa obere oge tupu ha ruo
ebe ha kwesiri ịnọ
yaa bụ n’ihu ezeobi.
|
Capítulo 25 Desenvolvimento dos Membros
|
| |
| N’izu isii na okara ataaka apụtala
nke a ga ahụ mara ozigbo,
mkpụrụ aka ebidole gbasiwa,
ana-ahụkwa mmeghari aka.
|
| Mkpụpụta okpụkụ,
nke ana-akpọ osifikeshịọn,
ebido n’ime nkọlọ ya,
ma ọ bụ ækpụkpụ ukwu olu,
nakwa ọkpụkpụ agba elu na nke ala.
|
Capítulo 26 7 Semanas: Soluços e Resposta a Susto
|
| |
| Ahutakwala echuchuu n’izu asaa.
Aga ahụlikwa mmeghari ụkwụ ugbua,
tinyere aziza na-eme n’amaghị ama.
|
Capítulo 27 O Coração Desenvolvido
|
| |
| Akụkụ anọ nke mkpụrụobi etoputala nke ọma.
Dika okwesịrị, mkpụrụobi na-etiru ihe dịka ugboro
otu nari na iri isii na asaa n’ime otu nkeji.
Ọdụdọ nke mkpụrụobi na-adi
n’izu asaa na ọkara
n’egosiputa usoro na-eyite nke okenye.
|
Capítulo 28 Ovários e Olhos
|
| |
| N’ụmụka ndị nke nwanyị, e nwere ike ihụta
akpa akwanwa ha n’izu nke asaa.
|
| N’izu asaa na akara, ọdụ anya
aputago ebe ana-ahụ ya,
nakwa eluanya
amalite oge ito n’ike n’ike.
|
Capítulo 29 Dedos das Mãos e dos Pés
|
| |
| Mkpụrụ aka agbagasiwala
mkpụrụ ukwu na-ejikọta ọnụ
naani n’ebe mpụpụta.
|
| Aka nwekwara ike ibiakọta ọnụ ugbu a,
otu a ka odikwa ụkwụ.
Ọkpụkpụ ikpere aputakwala.
|