| |
Um Embrião de 8 Semanas
Capítulo 30 8 Semanas: Desenvolvimento do Cérebro
|
| |
| N’izu asatọ ụbụrụ etochaala nke ọma
ma werekwa ihe dịka okara
n’ibu embrayo buru.
Otito na-agi n’ihu n’ụzọ dị nke ukwu.
|
Capítulo 31 Característica de Destro e Canhoto
|
| |
| N’izu asatọ, ihe dịka pasentị ruru iri asaa na ise
n’ime embrayo na-ezipụta ọmụme akanri ha karia.
Nke fọdụrụnụ ekee ya ụhamụha
n’ime ndị na-eme aka ekpe na ndi nere ike
ime aka abụọ hau.
Nke a bụ ihe mbụ na-egosipụta
omume akanri ma ọ bụ aka ekpe.
|
Capítulo 32 Virar
|
| |
| Akwụkwọ na-akowa ihe gbasara
ụmụaka kowana ikikere ntụghari
ka nke na-aputa ihie site n’izu iri
ruo n’izu iri abụọ mgbe amuchara nwa.
Ka osila dị, ndikota dị mma otu a
ka egosiputara n’isi mbụ
n’ọnọdụ nwatakiri
n’ime akpa mmiri ọmụmụ.
Naanị ike achọrọ enweghi
nke eji emeri ikikere kariri
nke dị na mpụta akpanwa na-egbochi
ụmụaka amụrụ ohụrụ ịtụghari atụgharị.
|
| Embrayo na-agbasiwanyega ike
n’oge dị otua.
Usoro mmeghari nwere ike
idi nwayọ ma ọ bụ dị ọsọ ọsọ,
otu ma ọ bụ ugboro ugboro,
n’amaghi ama ma ọ bụ amara ama.
Ntụghari isi, nseti olu na
mmetụta aka ruo n’ihu
na-abiawanye ugboro ugboro.
|
| Imetụta embrayo aka
na-eme ka enwee anya uhie,
mmeghari agba,
ikikere iji ihe,
na ntụpụta mkpụrụ ukwu.
|
Capítulo 33 Fusão da Pálpebra
|
| |
| N’etiti izu nke asaa na izu nke asatọ,
nkuanya nke elu na nke ala
n’ etochipụ ọsọ ọsọ n’elu anya ma mee
ka ha atagidere ofu ebe.
|
Capítulo 34 Movimento de Respiração e Micção
|
| |
| N’agbanyeghi n’ikuku adịghị
n’ime akpanwa,
embrayo na-ezuko okuku ume
kwa mgbe kwa mgbe n’ime izu asatọ.
|
| N’oge a akịrị emeputawago mmamịrị
nke o na eziga n’ime akpa mmiri ọmụmụ.
Na embrayo nke ndị nwoke,
mkpụrụ amụ na-akpụpụta akpụpụta
amalitere imepụta na iziputakwa
testoserọnu (ya bụ homonu nke nwoke).
|
Capítulo 35 8 a 9 Meses (32 a 36 Semanas): Formação dos Alvéolos, Segurar com Força, Preferências de Gosto
|
| |
| Ọkpụkpụ, njikọ, akwara ike,
ụmụ irighiri akwara,
na oghere ọbara nke aka n’ụkwụ
e were nwayọ na-eyitekwa nke ndị okenye.
N’izu asatọ akpụkpọ anụahụ dị mpụta,
aburuzie ngidingi akpụkpọ,
tufuchaa nnabata ihie ya.
Agbaanya etolite mgbe aji
bidoro putaba n’ọnụ ya.
|
Capítulo 36 Resumo das Primeiras 8 Semanas
|
| |
| Izu asatọ a bụrula ngwụcha nke okpụkpụ nwa.
N’oge di otu a, embrayo
etole site na sel nge
ruo n’ihe ruru sel otu njeri
nke ga-akpụpụta akụkụ ahụ mmadụ
ihe karịrị puku anọ.
Ugbua embrayo nweziri
ihe kariri pasentị iri itoolu n’ime
ihe ana-ahụ n’ahụ nke ndi okenye.
|